PHYNO –  Nnunu Lyrics

Date:

Haa! Shawty u feeling me haaMua na feel kwa ya trueMana asa o bula ga emere m mentereMua ga free kwa yaAnd I bia gosie go na enwe powerAnyi ga egree pu ya trueLekwa men fancha bukwa my menAnyi ga erecha kwa ya
Abata ram club n’acho better girlM fuu a better girlO sie m phyno change ur channelIhe Ibu n’ukwu bu kwa ebelebeIma na nwata bu eleneneWhen she put it on me and she grind itMere ihe m jigede ya ka u bu edemedeNwata n’ato kwa m biri biriAnd men jikwa change kiri kiriBiko hapu m bia gwanu nwata iheM ji food eme nini haa!
Ooo no need no need to wait o oga waitOoo show me show me your face oI dey wait o mbadaba isi mbadabaIma zie kwa so ihr n’adi gi mma bu ihe mbadabaUkwu mbadaba unu di mbadabaIma so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba
Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunuIma na nkem ato ka umu nnunuNgwa gwanu amaka umu nnunuO bu ocha ka o maka umu nnunuIkenna kuga large onye nnunuUchenna taaga cash onye nnunuNnanna yee to match onye nnunuPhyno nwa amama eze nnunu
Etewe etewe etewe nwanta eteweSempe sempe nwa sempewe sempeTekasiwa tekasiwa tekasiwa tekasiwaKukasiwa kukasiwa kukasiwa eze nnunu
Nnunu macha rikwa anyi ka puru ya trueO so afa ya buru kwa precious anyi ga tiripu yaMana nnunu ahu buru kwa my type agam e follow kwa yaO so ya buru just for one night anyi ga egwodo kwa ya
Abata ram club n’acho my bonusM nwe fuu a better girlO sie phyno change ur focusIhe ibu n’ukwu gi bukwa ebelebeIma na nwata bu eneneWhen she put it on me and grind itMere m ji e jede ya ka o bu edemedeNwata na ato kwa m biri biriAnd men jikwa change kiri kiriBiko hapu nu m bia nu gwa nwata ife m ji food eme nini
Ooo no need no need to wait o oga waitOoo show me show me your face oI dey wait oMbadaba isi mbadabaIma zie kwa so ihr n’adi gi mma bu ihe mbadabaUkwu mbadaba unu di mbadabaIma so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba
Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunuIma na nkem ato ka umu nnunuNgwa gwanu amaka umu nnunuO bu ocha ka o maka umu nnunuIkenna kuga large onye nnunuUchenna taaga cash onye nnunuNnanna yee to match onye nnunuPhyno nwa amama eze nnunu
Etewe etewe etewe nwanta eteweSempe sempe nwa sempewe sempeTekasiwa tekasiwa tekasiwa tekasiwaKukasiwa kukasiwa kukasiwa
Eze nnunu kedu maka pino pino umu nnunuStorm nwa baby umu nnunuJB nwa lady umu nnunuOnyeke ibu kwa ya umu nnunu
Bond nwa mama onye nnunuFatboy nwa mama onye nnunuFlavour nwa mama eze nnunuAru m choro nnunu umu nnunuMy body wants umu nnunuFine girls bu so nnunuIma ojike bukwa nnunu umu nnunuChilaku choro nnunu onye nnunuOloye choro nnunu onye nnunuHi brand choro nnunu onye nnunuMa osama choro nnunu eze nnunu
Haa fuu nnunu enweputa cha afo guys akpaaMajor bangs okwa ina ku beat na eri kwa nnunu
Fayemi Omogbolahan
Fayemi Omogbolahanhttp://naijatraffic.ng
Am the personal assistant of Naija traffic C.E.O with a passion of big dream ahead …

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here

Share post:

Subscribe

spot_imgspot_img

Popular

More like this
Related

“Big pënis won’t raise your kids, get yourself a man with vision” – Soso Soberekon tells ladies

Nigerian entertainment mogul Soso Soberekon shares a timely advice...

“I came up with emo Afrobeat” – Ckay unveils new category of Afrobeat

Nigerian singer leaves social media users stunned and pondering,...

Very Dark Man tackles Phyna for talking about what women can offer to men

Very Dark Man releases a video specifically targeting Phyna's...